Rom Hụ kwa Mba ukwu ndị Rom N’ime Testament Ọhụrụ, isi obodo nke Mba Ukwu ndị Rome ahụ, nọ n’elu Osimiri Tiber dị n’ime Itali (Ọlndoz. 18:2; 19:21; 23:11). Pọl kụziri ozi-ọma ahụ na Rom mgbe ọ bụụrụ onye mkpọrọ nke ọchịchị ndị Rom (Ndị-Rom 1:7, 15–16; Ọlndoz. 28:14–31).