Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Epekele Ọla-edo nile


Epekele Ọla-edo nile

Ndekọta akụkọ e dere n’elu epekele ọla-edo. Ọ na-akọ akụkọ banyere nnukwu-obodo abụọ toliteworo n’elu kontinenti nile nke Amerika. Joseph Smith tụgharịrị asụsụ na bipụta otu mpaghara nke epekele ndị a nile. Ntụgharị asụsụ a ka a kpọrọ Akwụkwọ nke Mọmọn. (Ị mata karịa nke a, hụ “Mmalite” na “Ịgba-ama nke Onye-amụma Joseph Smith” dị n’iru nke Akwụkwọ nke Mọmọn.)