Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Onye n’eso ụzọ


Onye n’eso ụzọ

Onye na-eso Jisus Kraịst nke na-ebi ndụ dịka nkuzi nile nke Kraịst siri dị (OznỌd. 41:5). A na-eji onye na-eso ụzọ a kọwa Ndị-ozi Iri na Abụọ, ndị Kraịst kpọrọ mgbe ọ na-eje-ozi ya na arụ na-anwụ anwụ (Mat. 10:1–4). E jikwara ndị na-eso ụzọ kọwaa mmadụ iri na abụọ ahụ Jisus họọrọ iduzi Nzukọ-nsọ ya n’etiti ndị Nifaị na ndị Leman (3 Nif. 19:4).