Ịdị-nsọ Hụ kwa Enweghị ntụpọ; Ido-nsọ; Nsọ Izuoke nke mụọ ma-ọbụ mụọ ime ihe ọma. Ịdị-nsọ na-egosi enweghị ntụpọ nke obi nke mmadụ ma-ọbụ nzube. Ndị otu nile ga-egosipụta na ha kwesịrị ekwesị na Nzukọ-nsọ site na-ije ije n’ịdị nsọ n’iru Onye-nwe, OznỌd. 20:69. Ụlọ nke Onye-nwe bụ ebe nke ịdị-nsọ, OznỌd. 109:13. Nwoke nke Ịdị-nsọ ka aha nke Chineke bụ, Moses 6:57 (Moses 7:35).