Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Amọn, onye agbụrụ Zarahemla


Amọn, onye agbụrụ Zarahemla

N’ime Akwụkwọ nke Mọmọn, otu nwoke siri ike dị ukwuu, onye duru ndị otu ya a họpụtara site na Zarahemla gaa n’ala ndị Lihaị-Nifaị (Mosa. 7:1–16). E gosiri ya akụkọ ndekọta agba ochie nile na kọwaa ihe ọhụ-ụzọ bụ (Mosa. 8:5–18). N’ikpe-azụ o nyere aka ịtọhapụ Eze Limhai na ndị ya site n’aka ndị Leman na kpọghachi ha na Zarahemla (Mosa. 22).