Inyi, Iru-inyi Hụ kwa Ajọọ, Ajọọ omume; Ajọọ omume, Omume n’ezighị-ezi; Ịdị-ọcha na adịghị ọcha; Mmehie; Ndụ n’eyighị Chineke Adịgh-ọcha nke mụọ n’ihi ịdị na njikere nke erubeghị-isi nye Chineke. Onye-nwe ga-asachapụ iru-inyi nke ụmụ ndịnyom nke Zaịọn, Aịsa. 4:4 (2 Nif. 14:4). Ala-eze Chineke erughi-inyi, 1 Nif. 15:34 (Alma 7:21). Ndị ahụ ruru-inyi ga-abụkwa ndị ruru-inyi, 2 Nif. 9:16 (Mọm. 9:14). Olee otu ọ ga-adịrị unu, ma ọbụrụ na unu ga-eguzoro n’iru oche ikpe nke Chineke, nwere uwe unu nile e metọrọ n’iru-inyi, Alma 5:22. Ha ga-anọgide kwa na-iru-inyi, OznỌd. 88:35. O lee mgbe m ga-ezu ike na nwee nsacha site n’iru-inyi? Moses 7:48.