Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ọ́hụ̀


Ọ́hụ̀

Mkpughe nke a hụrụ anya nke ụfọdụ ihe omume, mmadụ, ma-ọbụ ihe site n’ike nke Mụọ Nsọ.

Ịma-atụ nile nke ọ̀hụ́ nile dị mkpa gụnyere ndịa na-eso: Óhù Ezikiel maka ụbọchị nile nke ikpe-azụ (Ezik. 37–39). Óhù Stifen maka Jisus na-eguzo n’aka nri nke Chineke (Ọlndoz. 7:55–56), mkpughe nke Jọn gbasara ụbọchị ndị ikpe-azụ (Mkpu. 4–21), Ọ̀hụ́ nile nke Lihaị na Nifaị maka osisi nke ndụ ahụ (1 Nif. 8, 10–14), Ọ̀hụ́ nke Alma nke nta maka otu mụọ-ozi nke Onye-nwe (Mosa. 27), ọ̀hụ́ nke nwanne nwoke Jared maka ndị nile bi n’ụwa (Ita 3:25), ọ̀hụ́ nke ebube nile (OznỌd. 76), ọ̀hụ́ nile e nyere Joseph Smith na Oliver Cowdery n’ime temple nke Kirtland (OznỌd. 110), óhù nke Joseph F. Smith maka mgbapụta nke ndị nwụrụ-anwụ (OznỌd. 138), ọ̀hụ́ nke Moses maka Chineke na okike ya nile (Moses 1), ọ̀hụ́ nke Ịnọk maka Chineke (Moses 6–7), ọ̀hụ́ mbụ nke Joseph Smith (A—JS 1).

Bipụta