Ihe na-abụghị nke mụọ; e lezichaa anya e nwere ike jiri okwu ahụ mee ihe pụtara ihe na-anwụ anwụ na ihe nke ụwa (OznỌd. 67:10 ) ma-ọbụ nke ụwa, nke anụ arụ, na nke mmetụta (Mosa. 16:10–12 ).
Inwe uche nke anụ arụ bụ ọnwụ, 2 Nif. 9:39 .
Ekwensu na-agụgụpụ ha baa n’ime nchedo nke anụ arụ, 2 Nif. 28:21 .
Ha elewo onwe ha nile anya n’ọnọdụ uche nke anụ arụ onwe ha, Mosa. 4:2 .
Onye na-anọgide n’ọnọdụ anụ arụ ya n’ụdị okike na-anọgide n’ọnọdụ nke ọdịda ya, Mosa. 16:5 .
A ga-amụrịrị mmadụ nile site na Chineke, gbanwee ha site n’ọnọdụ nke anụ arụ na nke ọdịda ha, Mosa. 27:25 .
Mmadụ wee bịa bụrụ nke anụ arụ, nke mmetụta, na ndị na-eso ekwensu, Alma 42:10 .
Ndị ahụ na-eso uche obi nke onwe ha na ọchịchọ nke anụ arụ nile ga-adarịrị, OznỌd. 3:4 .
Mmadụ enweghị ike ịhụ Chineke jiri echiche nke anụ arụ, OznỌd. 67:10–12 .