Ekweghị-ekwe Hụ kwa Kwere, Nkwenye E nweghị okwukwe na Chineke na ozi-ọma ya. Ọ rụghị kwa ọtụtụ ọrụ-ebube dị ukwuu n’ebe ahụ n’ihi ekweghị-ekwe ha, Mat. 13:58. N’ihi ekweghị-ekwe ha, ndị na-eso ụzọ Jisus enweghị ike ịchụpụ mụọ ọjọọ, Mat. 17:14–21. Nyere ekweghị-ekwe m aka, Mak 9:23–24. Jisus wee taa ekweghị-ekwe na isi ike nke obi Ndị-ozi ya ụta, Mak 16:14. Ekweghị-ekwe ọ ga-eme ka ikwesị ntụkwasị obi nke Chineke ghara ịdị ire? Ndị-Rom 3:3. Ọka mma na otu mmadụ nwụrụ karịa na otu mba ga-ala azụ na laa n’iyi n’ekweghị-ekwe, 1 Nif. 4:13. Mgbe oge ruru na ha ga-ala azụ site na-ekweghị-ekwe, ọ ga-eme ka ha gbasasịa ma e tie ha ihe otiti, 2 Nif. 1:10–11 (OznỌd. 3:18). N’ihi ekweghị-ekwe ha; ha enweghị ike ịghọta okwu nke Chineke, Mosa. 26:1–5. Enweraghị m ike igosi ndị Juu ọrụ ebube nile dị nnukwu otu a, n’ihi ekweghị-ekwe ha, 3 Nif. 19:35. Uche unu nile n’oge gara-aga abụwo ihe gbara ọchịchịrị site n’ekweghị-ekwe, OznỌd. 84:54–58.