Mmalite Hụ kwa Jisus Kraịst; Kee, Okike; Ndụ tutu e nwee anụ arụ N’ọha ọ na-atụnyere ahụ dị tutu ndụ arụ na-anwụ anwụ nke a, nke bụ ndụ tutu e nwee arụ. N’oge ụfọdụ Jisus Kraịst ka a na-atụnyere ka Mmalite ahụ. Na mmalite Chineke kere elu-igwe na ụwa, Jen. 1:1 (Moses 2:1). Na mmalite ka okwu ahụ dịrị, Jọn 1:1. Abụ m Alfa na Omega, mmalite na ọgwụgwụ, 3 Nif. 9:18. Kraịst bụ mmalite na ọgwụgwụ, OznỌd. 19:1. Ọgbụgba-ndụ ọhụrụ na mgbe nile na-adigide dịrịị site na mmalite, OznỌd. 22:1. Mmadụ nọkwarị na mmalite ya na Chineke, OznỌd. 93:23, 29. Ndị mụọ nile a maara ama na ndị dị ukwuu ka a họworo na mmalite ịbụ ndị ọchịchị, OznỌd. 138:55. Onye nke m Mụrụ Nanị Ya nonyeere m site na mmalite, Moses 2:26.