Inye nsogbu, Mkpagbu Hụ kwa Ihe isi-ike Ịkpata nnukwu mgbu, ma-ọbụ ụ̀fụ́ nye ndị ọzọ n’ihi ihe nile ha kweere ma-ọbụ ọnọdụ ibi ndụ ha; ịmaja ma-ọbụ imegide. Ngọzi na-adịrị ndị e sogbuworo n’ihi ezi-omume, Mat. 5:10 (3 Nif. 12:10). Na-ekpere ha ekpere bụ ndị na-eji unu eme ihe nleda anya ma na-esogbu unu, Mat. 5:44 (3 Nif. 12:44). N’ihi na ha bụ ọgaranya, ha na-esogbu ndị dị umeala n’obi, 2 Nif. 9:30 (2 Nif. 28:12–13). Ndị ezi-omume ndị na-elekwasị anya na Kraịst, na-agbanyeghị nsogbu nile, ha agaghị ala n’iyi, 2 Nif. 26:8. Ihe ndị a nile ga-enye gị uche nke onwe, OznỌd. 122:7.