Mkpụrụ Mustard Mkpụrụ nile nke osisi mustard. Na-agbanyeghị na mkpụrụ osisi dịkarịrị nta, mana ito ogo nke osisi nke sitere na ya puo na-adị ukwuu. Jisus ji ala-eze nke elu-igwe tụnyere mkpụrụ mustard (Mat. 13:31). Obụrụ na unu nwere okwukwe dịka mkpụrụ mustard, unu ga-asị ugwu a si n’ebea gabiga n’ebe ahụ, Mat. 17:20.