Ntaji-anya Hụ kwa Anya-ukwu; Ekworo, Ikwo-ekworo Dịka akwụkwọ-nsọ nile siri dị, inwe agụụ ihe bụ nke onye-ọzọ ezighị-ezi. Ndị isi ezi na ụlọ ahụ nile na-ntaji-anya wee ree Josef gaa n’Ijipt, Ọlndoz. 7:9. Afo-ọma anaghị enwe ntaji-anya, 1 Ndị-Kọ 13:4 (Moro. 7:45). Ntaji-anya na-abịa site na mpako, 1 Tim. 6:4. Ebe ntaji-anya dị, ka ọgba-aghara dị, na ọrụ ọjọọ nile, Jemes 3:16. Onye-nwe enyewo ndị mmadụ iwụ na ha a gaghị enwe ntaji-anya, 2 Nif. 26:32. Onweghị ntaji-anya di n’etiti ndị Nifaị, 4 Nif. 1:15–18. Ntaji-anya na oke iwe nke ndị mmadụ abụrụwo ihe e jiri mara m ụbọchị nile nke ndụ m, OznỌd. 127:2.