Ugwu Kumora
Otu Ugwu nta dị na Ọdịda-anyanwụ New York, United Stakes nke Amerika. Ebe a otu onye-amụma mgbe ochie a kpọrọ Moronaị zoturu epekele ọla-edo nile nke nwere ụfọdụ akụkọ ndekọta nile nke mba ndị Nifaị, na ndị Jared nile. E duziri Joseph Smith gaa n’ugwu a na 1827 site n’aka Moronaị onye biliworo n’ọnwụ inweta epekele ndị a ma tụgharịa asụsụ nke otu mpaghara ha. Ntụgharị asụsụ a bụ Akwụkwọ nke Mọmọn.