Onye n’eme udo Hụ kwa Udo Onye ahụ nke na-eweta ka ọ dịrị ma-ọbụ na-akwalite udo (Mat. 5:9; 3 Nif. 12:9). Onye na eme udo nwekwara ike bụrụ onye na ama ọkwa ozi-ọma (Mosa. 15:11–18).