Emu Hụ kwa Asịrị; Ikwu ihe ọjọọ I kere oke ihe mere eme nke onwe ma-ọbụ ozi banyere onye ọzọ na-enwetaghi nkwenye onye ahụ. Okwu ọbụla mmadụ ga-ekwu nke na-abaghị n’ihe; ha ga-enye nkọwasi banyere ya, Mat. 12:36. Ndị-nsọ ka e nyere ndụmọdụ ka ha ghara ịbụ ndị na-ekwu okwu nzuzu, na ndị na-eje n’ụlọ dị iche iche, na-ekwu okwu na-ekwesighi ka ha kwuo, 1 Tim. 5:11–14. Unu ekwula ihe ọjọọ gbasara onye agbata-obi unu, OznỌd. 42:27. Mee ka ụmụ nna gị guzosie ike na mkparịta ụka gị nile, OznỌd. 108:7.