Hịmnaị Hụ kwa Mosaịa, Nwa-nwoke nke Benjamịn; Ụmụ ndịkom nke Mosaịa N’ime Akwụkwọ nke Mọmọn, otu nwa-nwoke nke Eze Mosaịa. Hịmnaị sooro ụmụnne ya ndị nwoke gaa ikwusa ozi-ọma nye ndị Leman (Mosa. 27:8–11, 34–37; 28:1–9).