Ịnọ nkịtị, Nọ nkịtị Enweghi ihe a na-eme na e tinyeghị aka n’ọrụ ezi-omume nile. Ọbụrụ na onye ọbụla achọghị ịrụ-ọrụ, ya ghara kwa iri ihe, 2 Ndị-Tes. 3:10. Ha ghọrọ ndị na-enweghị aka ọrụ, jupụta na mkpasu-iwe, 2 Nif. 5:24. Wezuga onwe gị na-ịnọ nkịtị, Alma 38:12. Onye ahụ na-anọ nkịtị agaghị eri achịcha nke onye-ọrụ, OznỌd. 42:42. Ahụhụ na-adịrị unu ndị na-agaghị arụ ọrụ jiri aka unu nile, OznỌd. 56:17. Nọdụ nụ n’agụụ nke ịchụso ihe ọma, OznỌd. 58:27. Kwusị ịnọ nkịtị, OznỌd. 88:124.