Ego Hụ kwa Inye ndị ogbenye onyinye, Onyinye ana enye ogbenye; Ịdabere n’ihe nke ụwa; Ịkwụ otu-ụzọ n’ụzọ iri, Otu-uzọ n’ime ụzọ iri nile; Ụba aku Mkpụrụ egọ nile, ibe akwụkwọ, akwụkwọ nile eji kwere na ihe bụ ezie, ma-ọbụ ihe ndị mmadụ na-eji akwụ ụgwọ maka ngwa ahịa ma-ọbụ ofufe nile. Oge ụfọdụ ọ na-abụ akara nke inwe oke ọchịchọ nke ihe nke anụ arụ. Ọbụghị kwa ego ka e ji gbapụta unu, Aịsa. 52:3. Iri na Abụọ ahụ ka a gwara ka ha ghara iwere ihe ọbụla maka njem ha, ọbụghị akpa, ọbụghị achịcha, ọbụghị ego, Mak 6:8. Pịta wee gwa Saimon onye mgbasị na ọla-ọcha ya ga-eso ya laa n’iyi, Ọlndoz. 8:20. Ịhụ ego n’anya bụ mgbọrọgwụ ihe ọjọọ nile, 1 Tim. 6:10. A kwụla ego n’ihe nke na-enweghi ọnụ ahịa, 2 Nif. 9:50–51 (Aịsa. 55:1–2; 2 Nif. 26:25–27). Ọbụrụ na ha na-arụ maka inweta ego, ha ga-ala n’iyi, 2 Nif. 26:31. Tutu unu achọọ ụba-akụ, chọọ nụ ala-eze nke Chineke, Jekọb 2:18–19. Nzukọ-nsọ nile ga-asị, ma n’ihi ego unu a ga-agbaghara unu mmehie unu nile, Mọm. 8:32, 37. Onye ahụ nke na-enye ego ya n’ihi ụzọ nke Zaiọn enweghi otu ọ ga-esi etufu ụgwọ-ọrụ ya, OznỌd. 84:89–90.