Ụkọchukwu Hụ kwa Ọkwa nchụ-aja nke Erọn Ọ pụtara “Onye nlekọta anya”, ọkwa ọrụ ma-ọbụ ọnọdụ ịrụ ọrụ. Ụkọchukwu bụ echichi ọkwa ọrụ n’ime Ọkwa Nchụ-aja nke Erọn (OznỌd. 20:67; 107:87–88), Onye ụkọchukwu bụkwa onye-ikpe n’Israel (OznỌd. 107:72, 74). Mụọ Nsọ e mewo unu ndị nlekọta anya, Ọlndoz. 20:28. Ntozu-oke nile e dobere maka ndị ụkọchukwu, 1 Tim. 3:1–7 (Taịtọs 1:7). A ga echi ụkọchukwu echichi, OznỌd. 20:67. Edward Partridge ga-arụ ọrụ dịka ụkọchukwu, OznỌd. 41:9. Onye ụkọchukwu ga-aghọta onyinye nile nke mụọ, OznỌd. 46:27, 29. Onye isi nchụ-aja nwere ike ịrụ ọrụ n’ọkwa ọrụ nke ụkọchukwu, OznỌd. 68:14, 19 (OznỌd. 107:17). Onye-nwe na-ahọpụta ụkọchukwu, OznỌd. 72:1–26. Ụkọchukwa ga-elekọta ndị ogbenye, OznỌd. 84:112. Onye ụkọchukwu ga-elekọta ihe nile nke ụwa nke a, OznỌd. 107:68. Ụkọchukwu ga-abụ onye-isi nduzi nye Ọkwa Nchụ-aja nke Erọn, OznỌd. 107:87–88.