Lia Hụ kwa Jekọb, Nwa-nwoke nke Aịsak; Leban, Nwanne nwoke nke Rebeka N’ime Testament Ochie, nwa-nwanyị nke Leban kachasị okenye na otu n’ime ndị nwunye Jekọb (Jen. 29). Lịa abịa-bụrụ nne nke ụmụ ndịkom isii na otu nwa nwanyị (Jen. 29:31–35; 30:17–21).