Mụọ okike Hụ kwa Kee, Okike; Nwoke, ndị nwoke Onye-nwe kere ihe nile na mụọ tutu ya ekee ha n’arụ (Moses 3:5). Onye nwe mere ahịhịa ọbụla tutu ya adị n’elu ụwa, Jen. 2:4–6 (Abr. 5:5). Site n’ike nke Mụọ m ka m kere ihe nile—nke mbụ nke mụọ, nke abụọ nke arụ, OznỌd. 29:31–32. Nke ahụ bu nke arụ dị n’oyiyi nke ahụ bụ nke mụọ, OznỌd. 77:2. M mere ụwa, na mmadụ tutu ha adịrị n’anụ arụ, Moses 6:51.