Inwere-onwe, Nnwere-onwe Hụ kwa Ndọkpụ n’Agha; Ntọhapụ; Ohere-ịhọrọ Ike ma-ọbụ ume ime nhọrọ nile nke onwe na-abụghị site na mmanye. N’ihé uche nke mụọ onye nke na-echegharị na rubere uche obi Chineke isi nweere onwe ya site n’ịbụ oru nke mmehie site na aja mgbaghara mmehie nke Jisus Kraịst (Mosa. 5:8). Ezi-okwu ahụ ga-eme ka i nwere onwe gị, Jọn 8:32. Ndị ahụ na-enwere onwe ha site na mmehie na-anata ndụ-ebighi-ebi, Ndị-Rom 6:19–23. Otu ngalaba ezi-omume nke ụlọ nke Israel ka a ga-ewepụta site na ndọkpụ n’agha baa n’ime inwe onwe, 2 Nif. 3:5. Ha wee tikuo Onye-nwe maka inwe-onwe ha, Alma 43:48–50. Moronaị nwere on̄u n’ime inwe-onwe nke ndị mba ya, Alma 48:11. Mụọ nke Chineke bụ mụọ nke inwe-onwe, Alma 61:15. Soro m, ma unu ga-abụ ndị nweere-onwe ha, OznỌd. 38:22.