Ndị nile e nwogharịrị enwogharị Ndị nile bụ ndị a gbanwere nke ga-eme na ha agaghị enwe mmata mgbu ma-ọbụ ọnwụ ruo na mbilite baa n’anwụghị-anwụ. Inọk na Chineke yikọrọ na-ejeghari, ọ nọghị kwa n’ihi na Chineke weere ya, Jen. 5:24 (Ndị-Hib. 11:5; OznỌd. 107:48–49). Ọ dịghị onye maara ili Moses ruo taa, Deut. 34:5–6 (Alma 45:19). Elaịja wee rigorue elu-igwe n’oke ifufe, 2 Ndez. 2:11. Ọbụrụ na-achọrọ m ka ọ nọgide ruo mgbe m ga-abịa, ọ bụ gịnị n’ebe ị nọ? Jọn 21:22–23 (OznỌd. 7:1–3). Unu a gaghị edetu ọnwụ ire, 3 Nif. 28:7. Ka ha wee ghara idetụ ọnwụ ire e nwere mgbanwe e mere n’arụ ha nile, 3 Nif. 28:38 (4 Nif. 1:14; Mọm. 8:10–11). Jọn onye a hụrụ n’anya ga-adị ndụ ruo mgbe Onye-nwe ga-abịa, OznỌd. 7. Ewerewo m Zaịọn nke Inọk baa n’ime obi nke m, OznỌd. 38:4 (Moses 7:21, 31, 69). Inọk na ụmụnne ya bụ otu obodo-ukwu e dokwara ruo otu ụbọchị nke ezi-omume, OznỌd. 45:12. Elaịja ka e welara n’elu-igwe na-edetụghị ọnwụ ire, OznỌd. 110:13. Mụọ Nsọ dakwasịrị ọtụtụ, e wee kulite ha baa n’ime Zaịọn, Moses 7:27.