Herọd bụ eze ahụ (Mat. 2:3)
Site na Mariamne ada-eze ndị Makabi
Site na Mariamne ada nwanyị nke Saịmọn onye isi nchụ-aja
Site na Maltes, onye Sameria
Site na Kleopatra
Aristobulus
Herọd Filip (Mat. 14:3; Mak 6:17)
Herọd Antipas, onye ọchịchị (gọvanọ) (Mat. 14:1; Luk 9:7; Mak 6:14; eze Herọd)
Achelus (Mat. 2:22)
Filip, onye ọchịchị (gọvanọ) nke Aiturea (Luk 3:1)
Herọd Agripa I (Ọlndoz. 12:1–23)
Herodias (Mat. 14:3; Mak 6:17)
Herọd Agripa II (Ọlndoz. 25:13)
Banaisi (Ọlndoz. 25:13)
Drusila, nwunye nke Filiks (Ọlndoz. 24:24)