Asha
N’ime Testament Ochie, otu nwa-nwoke nke Jekọb na Zilpa, Odibo nwanyị Lia (Jen. 30:12–13).
Agbụrụ Asha
Jekọb wee gọzie Asha (Jen. 49:20), na Moses wee gọzie ụmụ ụmụ Asha (Deut. 33:1, 24–29). Ụmụ ụmụ ndị a ka a kpọrọ ndị dike bụ dịmkpa (1 Ihem. 7:40).