Benjamịn, Nna nke Mosaịa Hụ kwa Mosaịa, Nwa-nwoke nke Benjamịn Otu onye-amụma na Eze na Akwụkwọ nke Mọmọn (Mosa. 1–6). O mesoro nnukwu nsogbu nile iji rụpụta udo n’ala ahụ, Ọmnaị 1:23–25 (OkwMọm. 1:12–18). Ọ kuziere ụmụ ya ndịkom, Mosa. 1:1–8. Nyefee ala-eze n’aka nwa ya nwoke Mosaịa, Mosa. 1:9–18. Ndị ya wee zukọta ịnụ okwu ya nke ikpe-azụ, Mosa. 2:1–8. O wee gwa ndị ya okwu, Mosa. 2:9–4:30. Ndị ya mere ọgbụgba-ndụ ha na Onye-nwe, Mosa. 5–6.