Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ahọpụtara


Ahọpụtara

Ndị ahọpụtara bụ ndị ahụ hụrụ Chineke n’anya jiri obi ha nile ma na-ebi ndụ nile na-atọ ya ụtọ. Ndị ahụ na-ebi ndụ nile dị otu ahụ nke ndị na-eso ụzọ ka Onye-nwe ga-ahọrọ otu ụbọchị i soro n’etiti ụmụ ya ndị ọ họọrọ.