Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Onye-ozi


Onye-ozi

N’asụsụ Grik, Onye-ozi pụtara “onye e zipụrụ”. Ọ bụ akara Jisus nyere mmadụ Iri na Abụọ ahụ, ndị ọ họọrọ na chie ha echichi ịbụ ndị na-eso ụzọ ya kachasị ịdị ya nso na ndị enyem-aka mgbe ọ nọ n’ozi ya n’ụwa (Luk 6:13; Jọn 15:16). O zipụrụ ha ịnọchite anya ya na-ikwusa maka ya mgbe ọ rigosiworo n’elu-igwe. Ma mgbe ochie na n’ime Ọnụ-ọgụgụ-juru-aka nke mmadụ Iri na Abụọ ahụ n’ime ozi-ọma nke eweghachiri azụ na Nzukọ-nsọ n’ụbọchị taa, Onye-ozi bụ onye aka-ebe pụrụ iche nke Jisus Kraịst n’ime ụwa nile igba-ama banyere ịdị nsọ ya na mbilite n’ọnwụ ya site na ndị nwụrụ anwụ (Ọlndoz. 1:22; OznỌd. 107:23).

Nhọpụta Ndị-ozi

Onye-nwe na-ahọpụta Ndị-ozi nile (Jọn 6:70; 15:16).

Bipụta