Shem
N’ime Testament Ochie otu nwa-nwoke nke Noa bụ onye ezi-omume, na dịka ome n’ala, nna-nna nke ndị Shemaịt ma-ọbụ ndị Semaite, tinyere ndị Arab, ndị Hibru, ndị Babịlọn, ndị Sirịa, ndị Fonisia, na ndị Asirịa (Jen. 5:29–32; 6:10; 7:13; 9:26; 10:21–32; Moses 8:12). Na mkpughe ụbọchị-ikpeazụ a na-atụnyere Shem dịka “nnukwu onye isi nchụ-aja ahụ” (OznỌd. 138:41).