Onye nchụ-aja, Ọkwa nchụ-aja nke Erọn Hụ kwa Erọn, Nwanne nwoke nke Moses; Onye-isi nchụ-aja; Ọkwa nchụ-aja nke Erọn Otu ọkwa-ọrụ nke Ọkwa Nchụ-aja Erọn. Na mgbe ochie, ọkwa ọrụ kachasị ịdị elu n’Ọkwa Nchụ-aja nke Livaị ka onye jibuuru ya bụụrụ Erọn na ụmụ ụmụ ya. Mgbe Kraịst mezuru iwu nke Moses, e wezugara mgbochi a. Ọrụ nile nke ndị nchụ-aja na Nzukọ-nsọ e weghachiri azụ ka a kọwara nke ọma, OznỌd. 20:46–52.