Họpụtaworo (nkọwa-aha ma-ọbụ aha) Hụ kwa Chineke Kpọrọ, Kpọọ-oku, Ọkpụkpọ-oku Ndị ahụ Chineke họrọworo maka ihe omume nile pụrụ iche. Mụ na Onye m họpụtaworo agbawo ndụ, Abụọma 89:3. Ndị a kpọworo dị ọtụtụ mana ndị a họpụtaworo dị ole-na-ole, Mat. 22:14 (Mat. 20:16; OznỌd. 95:5; 121:34, 40). Ndị-nsọ nile bụ ọgbọ a họpụtaworo, ọkwa nchụ-aja otu ndị eze, 1 Pita 2:9. Kraịst bụ Ọkpara a Hụrụ n’Anya ma Họrọwo nke Chineke site na mmalite, Moses 4:2.