Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Smith, Emma Hale


Smith, Emma Hale

Nwunye nke Onye-amụma Joseph Smith. Onye-nwe nyere Emma iwu ka o mee nhọpụta nke abụ nile maka Nzukọ-nsọ. Ọ rụkwara ọrụ dịka onye-isi nduzi nke mbụ nke ndị Ọtụ Enyem aka.