Josaia Otu onye eze ezi-omume nke Juda site 641–610 tutu a mụọ Kraịst (2 Ndez. 22–24; 2 Ihem. 34–35). N’oge ọchịchị ya, akwụkwọ nke iwu ka a chọtara n’ime ụlọ nke Onye-nwe (2 Ndez. 22:8–13).