Whitmer, Peter Nta
Otu onye-ndu izizi n’ime Nzukọ-nsọ e weghachiri na otu n’ime Ndị-aka-ebe Asatọ nye Akwụkwọ nke Mọmọn Hụ “Igba-ama nke Ndị-aka-ebe Mmadụ Asatọ” dị n’ime ibe akwụkwọ nile nke mmalite nke Akwụkwọ nke Mọmọn. Onye-nwe nyere ya ntụzi-aka nile nke onwe ya n’ime Ozizi na Ọgbụgba-ndụ 16 na 30:5–8.