Ramịọmtọm N’ime Akwụkwọ nke Mọmọn otu ebe mgbado ụkwụ di elu nke ndị Zorọm, bụ ndị Nifaị gọnarịrị okwukwe nọdụrụ n’elu ya kpee ekpere (Alma 31:8–14).