Mmata na aka-ebe nke mụọ nke Mụọ Nsọ na-enye. Ọgbụgba-ama nwekwara ike ịbụ otu ịma-ọkwa ụlọ-ọrụ ma-ọbụ nke iwu kwadoro maka ihe mmadụ matara dịka ezi-okwu (OznỌd. 102:26 ).
Ka ihere nke ama nke Onye-nwe anyị ghara ime gị, 2 Tim. 1:8 .
Testament nke Jisus bụ mụọ nke amụma, Mkpu. 19:10 .
Guzo dịka ndị aka-ebe nke Chineke n’oge nile, Mosa. 18:9 .
O nweghị uzọ ọzọ a ga-esi nwetaghachi ndị ahụ ma ọbụghị na-ikwudaru ala site n’ịgba-ama na-enweghị ntụpọ megide ha, Alma 4:19–20 .
Enwere m ihe nile dịka ịgba-ama na ihe ndị a nile bụ ezi-okwu, Alma 30:41–44 .
Unu enwetaghị aka-ebe ruo mgbe a nwalesiworo okwukwe unu, Ita 12:6 .
Ọ bụ na mụ ekwughị udo nye obi gị? Gịnị bụ aka-ebe dị nnukwu ị ga-enweta karịa site n’aka Chineke? OznỌd. 6:22–23 .
Ma ugbụ a, mgbe e nyesịworo ọtụtụ igba-ama nke e nyeworo maka ya, nke a bụ ọgbụgba-ama ahụ, nke anyị na-enye maka ya, OznỌd. 76:22–24 .
Ezipụrụ m unu ịgba-ama ma dọọ kwa ndị mmadụ aka na ntị, OznỌd. 88:81–82 .
Ndị gbara-ama nke a anwụwo ugbu a, ma ọgbụgba-ama ha na-eguzo, OznỌd. 135:4–5 .
Inọk wee hụ ndị mụọ-ozi na-agba-ama banyere Nna ahụ na Ọkpara, Moses 7:27 .
Na-agbanyeghị na a kpọrọ m asị kpagbuo kwa m maka ikwu na m ahụwọ ọ̀hụ́, mana ọ bụ ezi-okwu, A—JS 1:24–25 .