Jefet Hụ kwa Noa, Onye-isi ezi-na-ụlọ nke Bible Nwa-nwoke nke Noa kachasị okenye, otu onye-amụma Testament Ochie (Moses 8:12). Noa wee mụa Jefet, Jen. 5:32 (Jen. 6:10; Moses 8:12). Jefet na nwunye ya bara n’ụgbọ Noa, Jen. 7:13. Jefet siri n’ụgbọ ahụ pụọ, Jen. 9:18. Chineke ga-eme ka Jefet buwanye, Jen. 9:27.