Ógbè Jackson, Missouri (USA) Hụ kwa Jerusalem Ọhụrụ Ebe mkpọkọta nke Ndị-nsọ nile n’ụbọchị ndị ikpe-azụ; nke ahụ bụ etiti ebe ahụ ebe ha ga-ehiwe Jerusalem Ọhụrụ ahụ (OznỌd. 57–58; 82; 101:69–71; 105:28).