Ham Hụ kwa Noa, Onye-isi ezi-na-ụlọ nke Bible N’ime Testament Ochie, nwa-nwoke nke atọ nke Noa (Jen. 5:32; 6:10; Moses 8:12, 27). Noa, ụmụ ya ndịkom na ndị ezi na ulo ha banyere n’ime ụgbọ ahụ, Jen. 7:13. Kenean, nwa- nwoke nke Ham ka a bụrụ ọnụ, Jen. 9:18–25. Ọchịchị nke Ham bụ nke Onye-isi-ezi na ụlọ ma a gọziri ya banyere ihe nile nke ụwa na amamihe, mana ọbụghị banyere ọkwa nchụ-aja, Abr. 1:21–27. Nwunye Ham, Ijiptus si na agbụrụ Ken, ụmụ ndịkom nke nwa ha nwanyị Ijiptus wee biri na Ijipt, Abr. 1:23, 25 (Abụọma 105:23; 106:21–22).