Achịcha nke Ndụ Hụ kwa Jisus Kraịst; Oriri-nsọ Jisus Kraịst bụ achịcha nke ndụ. Achịcha nke Oriri-nsọ bụ akara nọchitere arụ Kraịst. Abụ m achịcha nke ndụ, Jọn 6:33–58. Rie ma n̄ụọ achịcha na mmiri nke ndụ, Alma 5:34. Achicha bụ na ncheta nke arụ Kraịst, 3 Nif. 18:5–7. Achịcha bụ ihe nnọchite nke anụ arụ Kraịst, OznỌd. 20:40, 77 (Moro. 4:1–3).