Gideon (Akwụkwọ nke Mọmọn) Otu onye-ndu Nifaị kwesịrị ntụkwasị-obi. Ọ bụụrụ nwoke siri ike na onye iro nke Eze Noa, Mosa. 19:4–8. O nwekoro ndụmọdụ ya na Eze Limhai, Mosa. 20:17–22. Wepụtara atụmatụ maka igbapụ site n’ịbụ oru nke ndị Leman, Mosa. 22:3–9. Nihọ wee gbuo ya, Alma 1:8–10.