Ili Hụ kwa Mbilite n’ọnwụ Ebe olili arụ na-anwụ anwụ. N’ihi aja mgbaghara mmehie ahụ, onye ọbụla ga-ebilite n’ọnwụ site n’ili. Mgbe Kraịst bilitesiworo n’ọnwụ, ili nile meghekwara ma arụ nile nke ọtụtụ ndị bilitere, Mat. 27:52–53 (3 Nif. 23:9–13). O ili olee ebe mmeri gị dị? 1 Ndị-Kọ 15:55. Ili ga-ewepụtarịrị ndị ya nile nwụrụ anwụ, 2 Nif. 9:11–13. Ndị daworo n’ụra n’ili ha ga-apụta, OznỌd. 88:97–98. Ebe ahụ e wuru maka baptism ka e hiwere n’ụdị nke ili, OznỌd. 128:12–13.