Adam-ondi-Ahman Hụ kwa Adam Ebe Adam nọ gọzie ụmụ ụmụ ya ndị ezi-omume mgbe ọ fọdụrụ afọ atọ tutu ya anwụọ (OznỌd. 107:53–56) na ebe ọ ga-abịa tutu oge nke Ọbịbịa nke Ugboro Abụọ (OznỌd. 116).