Nza Otu ụzọ e si a họta ma-ọbụ wepụsịa ọtụtụ ihe ọhụhụ nile nke otu nhọrọ, a na-emekarị nke a site na-ịhọrọ mpempe akwụkwọ ma-ọbụ mpekele osisi site n’etiti ọtụtụ ndị ọzọ. A na-akpọ nke a ife-nza. Ha kere uwe ya n’etiti ha na-efe-nza, Mat. 27:35 (Abụọma 22:18; Mak 15:24; Luk 23:34; Jọn 19:24). Ha wee feere ha nza, nza wee ma Mataịas, Ọlndoz. 1:23–26. Anyị wee fee nza—onye n’ime anyị ga-aba n’ime ụlọ Leban, 1 Nif. 3:11.