Kọrịantamọ Hụ kwa Ndị Jared N’ime Akwụkwọ nke Mọmọn, otu Eze ndị Jared na Onye ikpe-azụ fọdụrụ ndụ n’ime mba Jared. Ndị Zarahemla chọpụtara ya, Ọmnaị 1:21. Ọ bụụrụ eze na-achị ala ahụ nile, Ita 12:1–2. Shared dọkpụụrụ ya n’agha ma ụmụ ya ndịkom napụtara ya, Ita 13:23–24. Ọ lụsoro otutu ndị iro agha, Ita 13:28–14:31. O chegharịrị, Ita 15:3. Lụọ agha nke ikpe-azụ ya, ya na Shiz, Ita 15:15–32.