Ọnọdụ Ọkpara Hụ kwa Onye e buru ụzọ mụọ; Ọgbụgba-ndụ Ihe nketa ruuru nwa nwoke mbụ e buru ụzọ mụọ. N’echiche sara mbara ọnọdụ ọkpara gụnyere ihe ọbụla ma-ọbụ nketa nile ruuru onye e tinyere n’ime onye ahụ mgbe a mụbatara ya na ezi na ụlọ na ọdị n’ala. Rebe m taa ọnọdụ Ọkpara gị, Jen. 25:29–34 (Jen. 27:36). Onye e buru ụzọ mụọ wee nọdụ dịka ọnọdụ ọkpara ya siri dị, Jen. 43:33. O wee doo Ifrem n’iru Manase, Jen. 48:14–20 (Jer. 31:9). Ọnọdụ Ọkpara ahụ bụụrụ nke Josef, 1 Ihem. 5:2. Ịsọ rere ọnọdụ ọkpara ya, Ndị-Hib. 12:16. Unu bụ ndị nketa oke iwu kwadoro, OznỌd. 86:9. Zaịon ka ọkwa nchụ-aja ruuru site n’agbụrụ, OznỌd. 113:8 (Abr. 2:9–11).