Onye-ọzụzụ-atụrụ Hụ kwa Jisus Kraịst; Onye-ọzụzụ-atụrụ ọma N’ụzọ-àkàrá, otu onye na-elekọta ụmụ nke Onye-nwe. Onye-nwe bụ onye-ọzụzụ-atụrụ nke m, Abụọma 23:1. Ìgwè atụrụ ka ndị-ọzụzụ-atụrụ ga-azụ, Ezik. 34:2–3.