Ubi Hụ kwa Ubi vine nke Onye-nwe-anyị; Ụwa N’akwụkwọ nsọ, otu mbara ala ghe-oghe e jiri na-akọ ugbo ma-ọbụ ebe anụmanụ na-ata nri. Ọtụtụ mgbe ọ na-abụ akara nke ụwa na ndị ya nile. Ubi ahụ bụ ụwa, Mat. 13:38. Ala-eze elu-igwe yiri akụ e zoworo n’ụbị, Mat. 13:44. M wee hụ nnukwu na obosara ụbị, 1 Nif. 8:9, 20. Ubi ahụ chara-acha, Alma 26:5. Ubi ahụ chara-acha, na-echere owuwe ihe-ụbị, OznỌd. 4:4 (OznỌd. 6:3; 11:3; 12:3; 14:3; 31:4; 33:3, 7). Ubi ahụ bụụrụ ụwa, OznỌd. 86:1–2. Aga m atụnyere ala-eze nile ndị a nye otu nwoke nwere ụbị, OznỌd. 88:51.