Nkume-njikọ Hụ kwa Jisus Kraịst Nkume ahụ e jiri mee isi njikọ ntọ-ala nke ụlọ. Jisus Kraịst ka a kpọrọ Isi nkume-njikọ (Ndị-Efe. 2:20). Nkume ahụ nke ndị na-ewu ụlọ jụrụ ajụ abụrụwo isi nkume nke njikọ, Abụọma 118:22 (Mat. 21:42–44; Mak 12:10; Luk 20:17; Ọlndoz. 4:10–12). Ndị Juu jụrụ nkume njikọ ahụ, Jekọb 4:15–17.